![Amba Na Umu Okuko Ya [Igbo] 1968290036 Book Cover](https://i.thriftbooks.com/api/imagehandler/l/B8EB9C2EF4EB75138F1458C7AE653749676A7EDE.jpeg)
Nne Okuko aha ya bu Amba n'umu okuko ya. O nwere nsogbu ichota ebe o ga-eyi akwa ya. Ihe di egwu kpara ma wete ebe kacha nma o ga-eyi akwa ya. Mgbe o kpuchara umu okuko ya, kuziri ha otu esi akpa agwa n'otu esi ebi ndu. Otu n'ime umu okuko ya ekwenyeghi n'ihe okwuru nke kpatara...